Ọnu-Ọgugu 19:12 Bible Nso (IGBOB)

onye ahu gēwere ya wepu nmehie-ya n'ubọchi nke-atọ, n'ubọchi nke-asa ọ gādi kwa ọcha: ma ọ buru na o wepughi nmehie-ya n'ubọchi nke-atọ, ọ gaghi-adi kwa ọcha n'ubọchi nke-asa.

Ọnu-Ọgugu 19

Ọnu-Ọgugu 19:6-18