Ọnu-Ọgugu 18:27 Bible Nso (IGBOB)

Agāgu-kwa-ra unu àjà-nbuli-unu, dika ọka nke si n'ebe-nzọcha-ọka puta, na dika ojuju-manya-vine nke si n'ebe-nzọcha-nkpuru-vine puta.

Ọnu-Ọgugu 18

Ọnu-Ọgugu 18:25-31