Ọnu-Ọgugu 16:39 Bible Nso (IGBOB)

Eleeza, bú onye-nchu-àjà, we chiri ihe-igu-ọku ọla ahu, nke ndi ahu esurere ọku wetara nso, ha we tisa ha ka ha buru ihe-nmachita diri ebe-ichu-àjà:

Ọnu-Ọgugu 16

Ọnu-Ọgugu 16:37-46