Ọnu-Ọgugu 15:31 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ọ bu okwu Jehova ka ọ lelíworo anya, n'ihi kwa na ọ bu ihe O nyere n'iwu ka o mebiworo; agēbipu nkpuru-obi ahu ebipu, ajọ omume-ya gādikwasi ya.

Ọnu-Ọgugu 15

Ọnu-Ọgugu 15:26-37