Ọnu-Ọgugu 15:20 Bible Nso (IGBOB)

Ob͕e achicha nke utu ọka mbu unu ka unu gēbuli, ka ọ buru àjà-nbuli: dika àjà-nbuli nke ebe-nzọcha-ọka, otú a ka unu gēbuli ya.

Ọnu-Ọgugu 15

Ọnu-Ọgugu 15:14-25