Ọnu-Ọgugu 14:8 Bible Nso (IGBOB)

Ọ buru na ihe ayi atọ Jehova utọ, Ọ gēme kwa ka ayi ba n'ala nka, Ọ gēnye kwa ayi ya; bú ala nke miri-ara-ehi na manu-aṅu nērù nime ya.

Ọnu-Ọgugu 14

Ọnu-Ọgugu 14:1-9