Ọnu-Ọgugu 14:43 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ndi Amalek na ndi Kenean nọ n'ebe ahu n'iru unu, unu gāda kwa site na mma-agha: n'ihi na unu esiwo n'iso Jehova laghachi, n'ihi ya Jehova agaghi-anọyere unu.

Ọnu-Ọgugu 14

Ọnu-Ọgugu 14:39-44