Ọnu-Ọgugu 14:11 Bible Nso (IGBOB)

Jehova we si Moses, Rùe ole mb͕e ka ndi nka gēlelìm anya? ọ̀ bu kwa rue ole mb͕e ka ha nāgaghi-ekwe na Mu, n'ihi ihe-iriba-ama nile nke M'meworo n'etiti ha?

Ọnu-Ọgugu 14

Ọnu-Ọgugu 14:1-21