Ọnu-Ọgugu 13:23 Bible Nso (IGBOB)

Ha we biarue ndagwurugwu Eshkol, si n'ebe ahu b͕utu otù alaka na otù uyọkọ nkpuru-vine; ha we būru ya n'osisi eji ebu ihe n'etiti madu abua; ha weta-kwa-ra ufọdu nime nkpuru pomegranate na ufọdu nime nkpuru fig.

Ọnu-Ọgugu 13

Ọnu-Ọgugu 13:14-30