Ọnu-Ọgugu 12:15 Bible Nso (IGBOB)

Ewe mechibido Miriam uzọ n'azu ọmuma-ulo-ikwū ubọchi asa: ma ndi Israel ebulighi ije rue mb͕e achikọtara Miriam na ndi Israel.

Ọnu-Ọgugu 12

Ọnu-Ọgugu 12:5-16