Ọnu-Ọgugu 11:34-35 Bible Nso (IGBOB)

34. Ewe kpọ aha ebe ahu Kibrot-hataava: n'ihi na n'ebe ahu ka ha lìri ndi Israel ndi nāchọ ajọ ọchichọ.

35. Ndi Israel siri na Kibrot-hataava bulie ije rue Hazerot; ha we nọ na Hazerot.

Ọnu-Ọgugu 11