Ọnu-Ọgugu 11:24 Bible Nso (IGBOB)

Moses we pua, gwa ndi Israel okwu nile nke Jehova: o we chikọta ọgu ndikom atọ na iri sitere na ndi-okenye nke ndi Israel, guzo ha buruburu Ulo-ikwū ahu.

Ọnu-Ọgugu 11

Ọnu-Ọgugu 11:15-29