Ọnu-Ọgugu 11:15 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na otú a ka Gi onwe-gi nēmem, biko, gbuziem, ọ buru na ahutawom amara n'iru Gi; ka m'ghara kwa ilekwasi ihe ọjọm anya.

Ọnu-Ọgugu 11

Ọnu-Ọgugu 11:8-20