Ọnu-Ọgugu 11:13 Bible Nso (IGBOB)

Òle ebe m'gēsi nwe anu inye ndi nka nile? n'ihi na ha nākwasom ákwá, si, Nye ayi anu, ka ayi we rie.

Ọnu-Ọgugu 11

Ọnu-Ọgugu 11:5-17