Ọnu-Ọgugu 11:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Ndi Israel we di ka ndi nātamu ntamu, nēkwu ihe ọjọ na nti Jehova: Jehova we nu ya, iwe-Ya we di ọku; ọku nke Jehova we re n'etiti ha, we ripia madu ufọdu nime nsọtu ọmuma-ulo-ikwū.

2. Ndi Israel we tikue Moses; Moses we kpere Jehova ọku ahu we bilata.

Ọnu-Ọgugu 11