Ọnu-Ọgugu 10:4 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na otù ka ha were fùa, ndi-isi, bú ndi-isi nke usu nile nke nnù ndikom abua na ọgu iri nke Israel, gēzukọ kwa n'ebe i nọ.

Ọnu-Ọgugu 10

Ọnu-Ọgugu 10:1-13