Ọnu-Ọgugu 10:14 Bible Nso (IGBOB)

Ọkọlọtọ nke ọmuma-ulo-ikwū umu Juda buru uzọ bulie ije, dika usu nile nke ndi-agha-ha si di: Nahshon nwa Aminadab nọ n'isi usu-ndi-agha-ya.

Ọnu-Ọgugu 10

Ọnu-Ọgugu 10:12-15