Ọnu-Ọgugu 1:9-15 Bible Nso (IGBOB)

9. Nke Zebulun; Eliab nwa Hilon.

10. Nke umu Josef: nke Efraim; Elishama nwa Amihud: nke Manase; Gameliel nwa Pedahzua.

11. Nke Benjamin; Abidan nwa Gideoni.

12. Nke Dan; Ahieza nwa Amishadai.

13. Nke Asha; Pagiel nwa Ọkran.

14. Nke Gad; Eliasaf nwa Deuel.

15. Nke Naftali; Ahira nwa Inan.

Ọnu-Ọgugu 1