Ọnu-Ọgugu 1:53 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndi Livai gāma ulo-ikwū-ha buruburu ebe-obibi ihe-àmà ahu, ka iwe we ghara idi n'aru nzukọ umu Israel: ndi Livai gēdebe kwa ihe-ndebe nke ebe-obibi ihe-àmà ahu.

Ọnu-Ọgugu 1

Ọnu-Ọgugu 1:46-54