Ọlu Ndi-Ozi 9:36 Bible Nso (IGBOB)

Ma otù nwanyi nke nēso uzọ Jisus nọ na Jọpa, aha-ya bu Tabita, nke anākpọ Dọkas, ma asugharia ya: nwanyi a juputara n'ezi ọlu na ọlu ebere nke ọ nēme.

Ọlu Ndi-Ozi 9

Ọlu Ndi-Ozi 9:28-43