Ọlu Ndi-Ozi 9:33 Bible Nso (IGBOB)

O we hu n'ebe ahu otù nwoke, aha-ya bu Ineas, onye tọb͕ọrọ arọ asatọ n'ute-ya; n'ihi na akuku-aru-ya nwuru anwu.

Ọlu Ndi-Ozi 9

Ọlu Ndi-Ozi 9:29-43