Ọlu Ndi-Ozi 9:22 Bible Nso (IGBOB)

Ma emere Sọl ka o nwe kari ike, ọ nēkwu kwa okwu nke b͕ara ndi-Ju bi na Damaskọs ghari, ebe ọ nēgosi nke-ọma na Onye a bu Kraist-ha.

Ọlu Ndi-Ozi 9

Ọlu Ndi-Ozi 9:16-31