Ọlu Ndi-Ozi 9:10 Bible Nso (IGBOB)

Ma otù onye nke nēso uzọ Jisus nọ na Damaskọs, aha-ya bu Ananaias; Onye-nwe-ayi we si ya n'ọhù, Ananaias. O we si, Le, mu onwem, Onye-nwe-ayi.

Ọlu Ndi-Ozi 9

Ọlu Ndi-Ozi 9:1-18