Ọlu Ndi-Ozi 8:37 Bible Nso (IGBOB)

Filip we si ya, Ọ buru na i ji obi-gi dum we kwere, agēme gi. O we za, si, Ekwerem na Jisus Kraist bu Ọkpara Chineke.

Ọlu Ndi-Ozi 8

Ọlu Ndi-Ozi 8:29-40