Ọlu Ndi-Ozi 8:34 Bible Nso (IGBOB)

Onozi ahu we za Filip, si, Ariọm i, ònye ka onye-amuma nka nēkwu okwu a bayere? ọ̀ bu ya onwe-ya ma-ọbu onye ọzọ di iche?

Ọlu Ndi-Ozi 8

Ọlu Ndi-Ozi 8:26-40