Ọlu Ndi-Ozi 8:26 Bible Nso (IGBOB)

Ma mọ-ozi nke Onye-nwe-ayi gwara Filip okwu, si, Bilie, nāga n'akuku Ndida rue uzọ nke si na Jerusalem arida rue na Geza: uzọ ahu bu ọhia.

Ọlu Ndi-Ozi 8

Ọlu Ndi-Ozi 8:22-30