Ọlu Ndi-Ozi 8:13 Bible Nso (IGBOB)

Saimon onwe-ya we kwere kwa: mb͕e emesiri ya baptism, o we nọgidesi ike n'ebe Filip nọ; mb͕e ọ nāhu na anēme ihe-iriba-ama na oké ọlu di ike di iche iche, ibobo we nwua ya n'aru.

Ọlu Ndi-Ozi 8

Ọlu Ndi-Ozi 8:9-23