Ọlu Ndi-Ozi 7:8 Bible Nso (IGBOB)

O we nye ya ọb͕ub͕a-ndu nke obibì-úgwù: otú a Abraham we mua Aisak, we bì ya úgwù n'ubọchi nke-asatọ; Aisak we mua Jekob, Jekob we mua nna uku ayi iri na abua.

Ọlu Ndi-Ozi 7

Ọlu Ndi-Ozi 7:5-10