Ọlu Ndi-Ozi 7:6 Bible Nso (IGBOB)

Ma Chineke kwuru okwu otú a, na nkpuru-ya gānọ dika ndi-ọbìa n'ala nābughi nke aka ha, na ndi ala ahu gēme kwa ha ka ha buru ndi-orù, me kwa ha ihe ọjọ, nnù arọ.

Ọlu Ndi-Ozi 7

Ọlu Ndi-Ozi 7:1-10