Ọlu Ndi-Ozi 7:52 Bible Nso (IGBOB)

Onye nime ndi-amuma ka nna-unu-hà nēsob͕ughi? ha we b͕ue ndi buru uzọ kwusa okwu bayere ọbibia nke Onye ezi omume ahu; Onye unu onwe-unu ghọrọ ub͕u a ndi rara Ya nye na ndi b͕uru Ya:

Ọlu Ndi-Ozi 7

Ọlu Ndi-Ozi 7:50-58