Ọlu Ndi-Ozi 7:45 Bible Nso (IGBOB)

Nke, mb͕e o ruru ha aka, nna-ayi-hà na Joshua bubatara, mb͕e ha natara ala nke mba nile ahu, ndi Chineke nupuru n'iru nna-ayi-hà, rue ubọchi Devid;

Ọlu Ndi-Ozi 7

Ọlu Ndi-Ozi 7:39-47