Ọlu Ndi-Ozi 7:4 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ahu o siri n'ala ndi Kaldea puta, we biri na Heran: mb͕e nna-ya nwuru, Chineke we me ka o site n'ebe ahu bia biri n'ala nka, nke unu onwe-unu bi nime ya ub͕u a:

Ọlu Ndi-Ozi 7

Ọlu Ndi-Ozi 7:1-9