Ọlu Ndi-Ozi 7:34 Bible Nso (IGBOB)

N'ezie ahuwom ihe ọjọ anēme ndim nke di n'Ijipt, anuwokwam isu-udè-ha, M'we ridata iweputa ha: ub͕u a bia kwa, M'gēziga gi n'Ijipt.

Ọlu Ndi-Ozi 7

Ọlu Ndi-Ozi 7:30-42