Ọlu Ndi-Ozi 7:26 Bible Nso (IGBOB)

N'ubọchi soni o we me ka ha hu ya anya mb͕e ha nālu ọ̀gù, o we mebe ka ha dirita n'udo, si, Ndikom, unu bu umu-nne; gini mere unu nēmejọrita onwe-unu?

Ọlu Ndi-Ozi 7

Ọlu Ndi-Ozi 7:19-36