Ọlu Ndi-Ozi 7:2 Bible Nso (IGBOB)

O we si,Umu-nnam na ndi bu nnam, nurunu. Chineke nke ebube mere ka nna-ayi Abraham hu Ya anya, mb͕e ọ nọ na Mesọpọtemia, mb͕e ọ kēbighi na Heran,

Ọlu Ndi-Ozi 7

Ọlu Ndi-Ozi 7:1-7