Ọlu Ndi-Ozi 6:9 Bible Nso (IGBOB)

Ma ufọdu biliri n'etiti ndi sitere n'ulo-nzukọ nke anākpọ ulo-nzukọ nke ndi-Libatin, na nke ndi Sairini, na nke ndi Aleksandria, na nke ndi sitere na Silisia na Esia, ha na Stifen nājurita onwe-ha ajuju.

Ọlu Ndi-Ozi 6

Ọlu Ndi-Ozi 6:6-15