Ọlu Ndi-Ozi 6:7 Bible Nso (IGBOB)

Okwu Chineke we nāga n'iru; ọnu-ọgugu nke ndi nēso uzọ Jisus nāba kwa uba na Jerusalem ri nne; oké ìgwè ndi-nchu-àjà nāṅa kwa okwukwe ahu nti.

Ọlu Ndi-Ozi 6

Ọlu Ndi-Ozi 6:1-11