Ọlu Ndi-Ozi 6:5 Bible Nso (IGBOB)

Okwu ahu we tọ ọra ha nile utọ: ha we rọputa Stifen, bú nwoke nke juputara n'okwukwe na Mọ Nsọ, ya na Filip, na Prọkọrọs, na Naikanoa, na Taimon, na Pamenas, na Nikọlas, bú onye Antiọk nke nēso uzọ ndi-Ju:

Ọlu Ndi-Ozi 6

Ọlu Ndi-Ozi 6:1-9