Ọlu Ndi-Ozi 5:40 Bible Nso (IGBOB)

Ha we kweyere ya: mb͕e ha kpọsiri ndi-ozi biakute ha, ha pia ha ihe, nye ha iwu ka ha ghara ikwu okwu n'aha Jisus, ha we rapu ha ka ha la.

Ọlu Ndi-Ozi 5

Ọlu Ndi-Ozi 5:32-42