Ọlu Ndi-Ozi 5:38 Bible Nso (IGBOB)

M'si kwa unu ub͕u a, Wepunu aka n'aru madu ndia, rapu-kwa-nu ha: n'ihi na ọ buru na ìzù a ma-ọbu ọlu a sitere n'aka madu agākwatu ya n'ala:

Ọlu Ndi-Ozi 5

Ọlu Ndi-Ozi 5:32-42