Ọlu Ndi-Ozi 5:36 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na mb͕e ubọchi nda akērughi Teudas biliri, nākpọ onwe-ya ihe; onye ọnu-ọgugu ndikom, ra ka nnù madu, dayere ya: onye eb͕uru; ndi nile, ka ha ra, bú ndi kweyere ya, we b͕asa, ha we ghọ ihe-efu.

Ọlu Ndi-Ozi 5

Ọlu Ndi-Ozi 5:30-37