Ọlu Ndi-Ozi 5:34 Bible Nso (IGBOB)

Ma otù onye biliri na nnọkọ-ikpé ahu, bú onye-Farisi, aha-ya bu Gameliel, onye nēzí iwu Moses, onye ndi-Ju nile nāsọpuru, o we kwue ka akpọpu madu ahu n'èzí nwa oge.

Ọlu Ndi-Ozi 5

Ọlu Ndi-Ozi 5:28-39