Ọlu Ndi-Ozi 5:23 Bible Nso (IGBOB)

si, Ayi huru ulo-nkpọrọ ka emechisiri ya ike nke-ọma, ayi hu-kwa-ra ndi-nche ka ha nēguzo n'ọnu-uzọ: ma mb͕e ayi meghere, ọ dighi onye ọ bula ayi huru nime ya.

Ọlu Ndi-Ozi 5

Ọlu Ndi-Ozi 5:16-33