Ọlu Ndi-Ozi 4:36-37 Bible Nso (IGBOB)

36. Ma Josef, onye ndi-ozi kpọ-kwa-ra Banabas, (nke bu, ma asugharia ya, Nwa nke nkasi-obi), bú onye Livai, onye Saiprọs n'ọmumu-ya,

37. ebe o nwere ubi, o re ya, weta ego-ya, tọb͕ọ n'ukwu ndi-ozi.

Ọlu Ndi-Ozi 4