Ọlu Ndi-Ozi 4:32 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọra ndi kwere na Kraist nwere otù obi na otù nkpuru-obi: ọ dighi kwa otù onye n'etiti ha nāsi na ihe ọ bula nime ihe nile o nwere bu nke aka ya; kama ha nwekọrọ ihe nile.

Ọlu Ndi-Ozi 4

Ọlu Ndi-Ozi 4:28-36