Ọlu Ndi-Ozi 4:27 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi na ọ bu ezie na nime obodo a Herod na Pọntiọs Pailat, ha na ndi mb͕a ọzọ na ndi Israel nile, zukọrọ imegide Onye Nsọ ahu nējere Gi ozi, bú Jisus, onye I tere manu n'isi,

Ọlu Ndi-Ozi 4

Ọlu Ndi-Ozi 4:17-36