Ọlu Ndi-Ozi 4:22 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na nwoke a b͕ara kari ọgu arọ abua, bú onye emereri ihe-iriba-ama nka n'aru-ya, bú ime ka aru-ya di ike.

Ọlu Ndi-Ozi 4

Ọlu Ndi-Ozi 4:19-24