Ọlu Ndi-Ozi 3:6 Bible Nso (IGBOB)

Ma Pita siri, Ọ dighi ọla-ọcha na ọla-edo m'nwere; ma ihe m'nwere, nke ahu ka m'nēnye gi. N'aha Jisus Kraist Onye Nazaret, je ije.

Ọlu Ndi-Ozi 3

Ọlu Ndi-Ozi 3:2-11