Ọlu Ndi-Ozi 3:22 Bible Nso (IGBOB)

Moses kwuru n'ezie, si, Onye-nwe-ayi Chineke gēme ka Onye-amuma, Nke di ka mu onwem, biliere unu site n'etiti umu-nne-unu; Onye ahu ka unu gēge nti n'ihe nile, ka ha ra, bù nke Ọ gāgwa unu.

Ọlu Ndi-Ozi 3

Ọlu Ndi-Ozi 3:18-23