Ọlu Ndi-Ozi 28:3 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e Pọl chikọtasiri ùkwù nkù, tukwasi ha n'ọku, aju-ala we si n'okpom-ọku ahu puta, ta ya alu kokwasi kwa ya n'aka.

Ọlu Ndi-Ozi 28

Ọlu Ndi-Ozi 28:1-7